Ezikiel 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, Taya sịrị Jeruselem,+ ‘Ntọọ! E tiwaala ọnụ ụzọ ámá obodo gị dị iche iche!+ Ugbu a, ihe ga na-agaziri m. M ga-aba ọgaranya ebe ọ bụ na a laala gị n’iyi.’
2 “Nwa nke mmadụ, Taya sịrị Jeruselem,+ ‘Ntọọ! E tiwaala ọnụ ụzọ ámá obodo gị dị iche iche!+ Ugbu a, ihe ga na-agaziri m. M ga-aba ọgaranya ebe ọ bụ na a laala gị n’iyi.’