Ezikiel 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha ga-ebibi mgbidi Taya, kwatuokwa ụlọ elu ya niile.+ M ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ.
4 Ha ga-ebibi mgbidi Taya, kwatuokwa ụlọ elu ya niile.+ M ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ.