Ezikiel 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ ga-adị ka ebe a na-agbasa ụgbụ n’oké osimiri ka ọ kọọ.’+ “‘Ọ bụ mụnwa kwuru ya, mba dị iche iche ga-ebukọrọkwa ihe dị n’ime ya. Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
5 Ọ ga-adị ka ebe a na-agbasa ụgbụ n’oké osimiri ka ọ kọọ.’+ “‘Ọ bụ mụnwa kwuru ya, mba dị iche iche ga-ebukọrọkwa ihe dị n’ime ya. Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.