Ezikiel 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ji kwuo, sị: ‘M ga-esi n’ebe ugwu kpọta Nebukadneza* eze Babịlọn.+ Ọ bụ eze ndị eze.+ Ọ ga-eji ọtụtụ ịnyịnya,+ ụgbọ ịnyịnya agha,+ kpọrọkwa ndị agha na-agba ịnyịnya nakwa ọtụtụ ndị agha* bịa lụso Taya agha.
7 “Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ji kwuo, sị: ‘M ga-esi n’ebe ugwu kpọta Nebukadneza* eze Babịlọn.+ Ọ bụ eze ndị eze.+ Ọ ga-eji ọtụtụ ịnyịnya,+ ụgbọ ịnyịnya agha,+ kpọrọkwa ndị agha na-agba ịnyịnya nakwa ọtụtụ ndị agha* bịa lụso Taya agha.