-
Ezikiel 26:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ ga-eji mma agha bibie ndị bi n’ime ime obodo ndị dị na Taya. Ọ ga-arụkwa mgbidi siri ike nọchibido ya, jiri ájá rụọ mgbidi ga-agba mgbidi obodo ahụ gburugburu, burukwa nnukwu ọta bịa lụso ya agha.
-