Ezikiel 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ ga-eji ihe e ji akwatu mgbidi kwatuo mgbidi Taya. Ọ ga-ejikwa anyụike* kwatuo ụlọ elu ya niile.