-
Ezikiel 26:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ịnyịnya ya ga-adị ọtụtụ nke na ha ga-eji uzuzu kpuchie Taya. Mgbe ọ ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ya na-abata, dị ka mgbe ìgwè mmadụ kwooro bata n’obodo a kwaturu mgbidi ya, mkpọtụ ndị agha ya na-agba ịnyịnya na nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya agha ga-eme ka mgbidi ya maa jijiji.
-