Ezikiel 26:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị agha ga-akwakọrọkwa akụ̀ ya, bukọrọ ngwá ahịa ya,+ kwatuo mgbidi ya, kwatuokwa ụlọ ọma ya niile. Ha ga-awụnye nkume na osisi e ji rụọ ya nakwa ájá dị na ya n’ime osimiri.’ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:12 Ụlọ Nche,1/1/2008, p. 23
12 Ndị agha ga-akwakọrọkwa akụ̀ ya, bukọrọ ngwá ahịa ya,+ kwatuo mgbidi ya, kwatuokwa ụlọ ọma ya niile. Ha ga-awụnye nkume na osisi e ji rụọ ya nakwa ájá dị na ya n’ime osimiri.’