Ezikiel 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-emekwa ka ị bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ. Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ E nweghị ihe ga-eme ka a rụghachi gị, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, ekwuola ya.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
14 M ga-emekwa ka ị bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ. Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ E nweghị ihe ga-eme ka a rụghachi gị, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, ekwuola ya.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.