Ezikiel 26:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, sị: ‘Ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji ma ha nụ ụda ọdịda gị, nụ ka ndị nọ n’ọnụ ọnwụ* na-asụ ude, nụkwa na e gbuola ndị bi n’ime gị?+
15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, sị: ‘Ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji ma ha nụ ụda ọdịda gị, nụ ka ndị nọ n’ọnụ ọnwụ* na-asụ ude, nụkwa na e gbuola ndị bi n’ime gị?+