Ezikiel 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha ga-abụkwa abụ iru uju+ gbasara gị ma sị gị: “Obodo ebe ndị si n’oké osimiri bịa bibu, obodo a na-aja mma, ị laala n’iyi.+ Gị na ndị bi n’ime gị siburu ike n’oké osimiri.+ Unu nọkwa na-emenye ndị niile bi n’ụwa ezigbo ụjọ.
17 Ha ga-abụkwa abụ iru uju+ gbasara gị ma sị gị: “Obodo ebe ndị si n’oké osimiri bịa bibu, obodo a na-aja mma, ị laala n’iyi.+ Gị na ndị bi n’ime gị siburu ike n’oké osimiri.+ Unu nọkwa na-emenye ndị niile bi n’ụwa ezigbo ụjọ.