Ezikiel 26:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-ebibi gị, gị adị ka obodo mmadụ na-ebighị. M ga-eme ka mmiri na-amali elu kpuchie gị, meekwa ka oké osimiri kpuchie gị.+
19 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-ebibi gị, gị adị ka obodo mmadụ na-ebighị. M ga-eme ka mmiri na-amali elu kpuchie gị, meekwa ka oké osimiri kpuchie gị.+