-
Ezikiel 26:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Otú ahụ m mere ka ndị ọzọ daa banye n’olulu* ka m ga-eme ka ị daa banye n’olulu ebe ndị nwụrụla kemgbe nọ. M ga-eme ka ị nọrọ n’ime ime ala, dị ka obodo ndị a lara n’iyi n’oge ochie. M ga-eme gị na ndị ọzọ niile na-abanye n’olulu ihe a,+ ka onye ọ bụla ghara ibi n’ime gị. M mechaa gị ihe a, m ga-eme ka ala ndị dị ndụ dị ebube.*
-