Ezikiel 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘M ga-eme ka ụjọ jide gị n’otu ntabi anya. Ị gaghịkwa adị ọzọ.+ Ha ga-achọ gị, ma e nweghị ihe ga-eme ka ha hụ gị.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
21 “‘M ga-eme ka ụjọ jide gị n’otu ntabi anya. Ị gaghịkwa adị ọzọ.+ Ha ga-achọ gị, ma e nweghị ihe ga-eme ka ha hụ gị.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”