Ezikiel 27:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina nweta osisi niile e ji rụọ gị.+ Ha ji osisi sida nke si Lebanọn rụọ osisi a na-eke ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.
5 Ha si n’osisi junipa nke si Sina nweta osisi niile e ji rụọ gị.+ Ha ji osisi sida nke si Lebanọn rụọ osisi a na-eke ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị.