Ezikiel 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “‘“Ndị Tashish+ bụ ndị ahịa gị n’ihi na i nwehiri akụ̀ nne.+ Ha na-eji ọlaọcha, ígwè, gbamgbam, na nkume led* ha agbanweta ngwá ahịa gị.+
12 “‘“Ndị Tashish+ bụ ndị ahịa gị n’ihi na i nwehiri akụ̀ nne.+ Ha na-eji ọlaọcha, ígwè, gbamgbam, na nkume led* ha agbanweta ngwá ahịa gị.+