Ezikiel 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị si n’ezinụlọ Togama+ na-eji ịnyịnya nkịtị na ịnyịnya agha na jakị agbanweta ngwá ahịa gị.