-
Ezikiel 27:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ndị Ịdọm bụ ndị ahịa gị n’ihi ọtụtụ ihe ị na-emepụta. Ha na-eji nkume tọkwọiz, ákwà pọpụl, ákwà tụrụ àgwà, ezigbo ákwà, nkume kọral, na rubi agbanweta ngwá ahịa gị.
-