Ezikiel 27:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘“Ndị Juda na ndị Izrel bụkwa ndị ahịa gị. Ha na-eji ọka wit si Minit,+ nri pụrụ iche, mmanụ aṅụ,+ mmanụ, na balsam+ agbanweta ngwá ahịa gị.+
17 “‘“Ndị Juda na ndị Izrel bụkwa ndị ahịa gị. Ha na-eji ọka wit si Minit,+ nri pụrụ iche, mmanụ aṅụ,+ mmanụ, na balsam+ agbanweta ngwá ahịa gị.+