Ezikiel 27:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị ahịa Shiba na Rema+ bụ ndị ahịa gị. Ha na-eji ụdị mmanụ otite niile kacha mma na-esi ísì ọma, nkume ndị dị oké ọnụ,* na ọlaedo agbanweta ngwá ahịa gị.+
22 Ndị ahịa Shiba na Rema+ bụ ndị ahịa gị. Ha na-eji ụdị mmanụ otite niile kacha mma na-esi ísì ọma, nkume ndị dị oké ọnụ,* na ọlaedo agbanweta ngwá ahịa gị.+