-
Ezikiel 27:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ha na-anọ ebe ị na-ere ahịa na-erere gị uwe mara mma, uwe e ji ákwà na-acha anụnụ anụnụ na ákwà tụrụ àgwà mee, nakwa kapet tụrụ àgwà. E ji ụdọ kesie ihe ndị a niile ike.
-