Ezikiel 27:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha ga-eji maka gị yiri ákwà iru uju, kpụchaakwa isi ha, ya ana-akwọ mụrụmụrụ. Ha ga-ejikwa maka gị bee ezigbo ákwá,* na-ebekwa nnọọ ákwá arịrị.
31 Ha ga-eji maka gị yiri ákwà iru uju, kpụchaakwa isi ha, ya ana-akwọ mụrụmụrụ. Ha ga-ejikwa maka gị bee ezigbo ákwá,* na-ebekwa nnọọ ákwá arịrị.