Ezikiel 27:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe ha na-ebere gị ákwá arịrị, ha ga-eji gị bụọ abụ iru uju, sị: ‘Ònye dị ka Taya, onye a lara n’iyi n’etiti oké osimiri?+
32 Mgbe ha na-ebere gị ákwá arịrị, ha ga-eji gị bụọ abụ iru uju, sị: ‘Ònye dị ka Taya, onye a lara n’iyi n’etiti oké osimiri?+