Ezikiel 27:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe ngwá ahịa gị si n’oké osimiri pụta, i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+ I ji nnukwu akụ̀ gị na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+
33 Mgbe ngwá ahịa gị si n’oké osimiri pụta, i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+ I ji nnukwu akụ̀ gị na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+