Ezikiel 27:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị niile bi n’agwaetiti dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ihi ụjọ.+ Ihu ha ga-egosikwa na ha nọ ná nsogbu.
35 Ndị niile bi n’agwaetiti dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ Ndị eze ha ga-amakwa jijiji n’ihi ụjọ.+ Ihu ha ga-egosikwa na ha nọ ná nsogbu.