Ezikiel 27:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ndị ahịa si n’obodo dị iche iche ga-afụ mkpọrọhịhị n’ihi ihe mere gị. A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịkwa adị ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.’”’”+
36 Ndị ahịa si n’obodo dị iche iche ga-afụ mkpọrọhịhị n’ihi ihe mere gị. A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịkwa adị ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.’”’”+