Ezikiel 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, gwa onye ndú Taya, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Mpako ị dị+ mere ka ị na-asị, ‘Abụ m chi. M nọ ọdụ n’ocheeze chi, n’etiti oké osimiri.’+ Ọ bụ eziokwu na i chere n’obi gị na ị bụ chi,Ị bụ mmadụ. Ị bụghị chi.
2 “Nwa nke mmadụ, gwa onye ndú Taya, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Mpako ị dị+ mere ka ị na-asị, ‘Abụ m chi. M nọ ọdụ n’ocheeze chi, n’etiti oké osimiri.’+ Ọ bụ eziokwu na i chere n’obi gị na ị bụ chi,Ị bụ mmadụ. Ị bụghị chi.