Ezikiel 28:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ị baala ọgaranya n’ihi amamihe gị na otú i si aghọta ihe. Ị na-ebubatakwa ọlaedo na ọlaọcha n’ụlọ ị na-akwasa akụ̀ gị.+
4 Ị baala ọgaranya n’ihi amamihe gị na otú i si aghọta ihe. Ị na-ebubatakwa ọlaedo na ọlaọcha n’ụlọ ị na-akwasa akụ̀ gị.+