Ezikiel 28:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-akpọta ndị mba ọzọ, ndị obi kacha fee azụ ná mba niile, ka ha mee gị ihe.+ Ha ga-amịpụtakwa mma agha ha bibie ọmarịcha ihe niile i ji amamihe gị nweta. Ha ga-emerụkwa mma gị dị ebube.+
7 M ga-akpọta ndị mba ọzọ, ndị obi kacha fee azụ ná mba niile, ka ha mee gị ihe.+ Ha ga-amịpụtakwa mma agha ha bibie ọmarịcha ihe niile i ji amamihe gị nweta. Ha ga-emerụkwa mma gị dị ebube.+