-
Ezikiel 28:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 ‘Ndị mba ọzọ ga-eme ka ị nwụọ ọnwụ ihere otú ndị a na-ebighị úgwù si anwụ,
N’ihi na ọ bụ mụnwa kwuru ya.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
-