Ezikiel 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 I jirila ọtụtụ mmehie gị na aghụghọ ị na-aghọ mgbe ị na-ere ahịa gị merụọ ebe nsọ gị. M ga-eme ka ọkụ bido ịgba gị. Ọ ga-erepịakwa gị.+ M ga-agba gị ọkụ, gị aghọọ ntụ n’elu ala n’ihu ndị niile na-ekiri gị.
18 I jirila ọtụtụ mmehie gị na aghụghọ ị na-aghọ mgbe ị na-ere ahịa gị merụọ ebe nsọ gị. M ga-eme ka ọkụ bido ịgba gị. Ọ ga-erepịakwa gị.+ M ga-agba gị ọkụ, gị aghọọ ntụ n’elu ala n’ihu ndị niile na-ekiri gị.