Ezikiel 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị niile ma gị ná mba dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịzi adị ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
19 Ndị niile ma gị ná mba dị iche iche ga-ekporopụ anya na-ele gị.+ A ga-ebibi gị na mberede. Mbibi gị ga-adịkwa egwu. Ị gaghịzi adị ruo mgbe ebighị ebi.”’”+