-
Ezikiel 28:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Sị ya, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị:
“Saịdọn, m ga-eme gị ihe. A ga-anọkwa n’ime gị too m.
Mgbe m ga-ata gị ahụhụ, e dookwa m nsọ n’ime gị, ndị mmadụ ga-amara na m bụ Jehova.
-