Ezikiel 28:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “‘“Ogwu na uke na-emerụ ndị Izrel ahụ́ agaghịzi adị gburugburu ha,+ ya bụ, mba ndị na-akwa ha emo. Ndị mmadụ ga-amarakwa na m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova.”’
24 “‘“Ogwu na uke na-emerụ ndị Izrel ahụ́ agaghịzi adị gburugburu ha,+ ya bụ, mba ndị na-akwa ha emo. Ndị mmadụ ga-amarakwa na m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova.”’