Ezikiel 28:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Mgbe m ga-esi ebe dị iche iche a chụsasịrị ndị Izrel kpọkọta ha,+ m ga-esi n’aka ha mee ka mba dị iche iche mara na m dị nsọ.+ Ndị Izrel ga-ebikwa n’ala ha+ m nyere Jekọb ohu m.+
25 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Mgbe m ga-esi ebe dị iche iche a chụsasịrị ndị Izrel kpọkọta ha,+ m ga-esi n’aka ha mee ka mba dị iche iche mara na m dị nsọ.+ Ndị Izrel ga-ebikwa n’ala ha+ m nyere Jekọb ohu m.+