Ezikiel 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Obi ga-eru ha ala n’ebe ahụ ha ga-ebi.+ Ha ga-arụ ụlọ, kụọkwa ubi vaịn.+ Mgbe m ga-ata ndị niile na-akwa ha emo ahụhụ, obi ga-eru ha ala.+ Ndị Izrel ga-amarakwa na m bụ Jehova Chineke ha.”’” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:26 Ezigbo Ofufe, p. 110
26 Obi ga-eru ha ala n’ebe ahụ ha ga-ebi.+ Ha ga-arụ ụlọ, kụọkwa ubi vaịn.+ Mgbe m ga-ata ndị niile na-akwa ha emo ahụhụ, obi ga-eru ha ala.+ Ndị Izrel ga-amarakwa na m bụ Jehova Chineke ha.”’”