Ezikiel 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kwuo, sị: ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Fero, eze Ijipt, m ga-eme gị ihe.+ Ị bụ nnukwu anụ mmiri nke gbatịrị onwe ya n’iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl.*+ I kwuru, sị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. M mere ka ọ dịrị maka onwe m.’+
3 Kwuo, sị: ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Fero, eze Ijipt, m ga-eme gị ihe.+ Ị bụ nnukwu anụ mmiri nke gbatịrị onwe ya n’iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl.*+ I kwuru, sị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. M mere ka ọ dịrị maka onwe m.’+