-
Ezikiel 29:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ma m ga-etinye nko n’agba gị ma mee ka azụ̀ ndị dị n’Osimiri Naịl gị rapara n’akpịrịkpa gị.
M ga-esi n’Osimiri Naịl gị dọpụta gị na azụ̀ niile rapaara n’akpịrịkpa gị.
-