Ezikiel 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-ala Ijipt n’iyi. Ọ ga-atọgbọrọkwa nkịtị.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova, n’ihi na ị* sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. Ọ bụ m mere ka ọ dịrị.’+
9 A ga-ala Ijipt n’iyi. Ọ ga-atọgbọrọkwa nkịtị.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova, n’ihi na ị* sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. Ọ bụ m mere ka ọ dịrị.’+