Ezikiel 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, m ga-eme gị na Osimiri Naịl gị ihe. M ga-ala Ijipt n’iyi, meekwa ka ọ bụrụ ala kpọrọ nkụ. Ọ ga-atọgbọrọ nkịtị,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Etiopia.
10 N’ihi ya, m ga-eme gị na Osimiri Naịl gị ihe. M ga-ala Ijipt n’iyi, meekwa ka ọ bụrụ ala kpọrọ nkụ. Ọ ga-atọgbọrọ nkịtị,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Etiopia.