Ezikiel 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Nwa nke mmadụ, Nebukadneza,*+ bụ́ eze Babịlọn, mere ka ndị agha ya lụso Taya agha.+ N’oge ahụ, isi mmadụ niile kwọchara, ubu ha niile echihịakwa. Ma, a kwụghị ya na ndị agha ya ụgwọ ọ bụla maka agha ha lụsoro Taya. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:18 Ụlọ Nche,8/1/2007, p. 8
18 “Nwa nke mmadụ, Nebukadneza,*+ bụ́ eze Babịlọn, mere ka ndị agha ya lụso Taya agha.+ N’oge ahụ, isi mmadụ niile kwọchara, ubu ha niile echihịakwa. Ma, a kwụghị ya na ndị agha ya ụgwọ ọ bụla maka agha ha lụsoro Taya.