Ezikiel 29:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye ya ala Ijipt ka ọ bụrụ ụgwọ a kwụrụ ya maka ihe o mere Taya, n’ihi na ọ rụụrụ m ọrụ.’+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:20 Ụlọ Nche,8/1/2007, p. 9
20 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-enye ya ala Ijipt ka ọ bụrụ ụgwọ a kwụrụ ya maka ihe o mere Taya, n’ihi na ọ rụụrụ m ọrụ.’+