Ezikiel 29:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ndị Izrel nwee onye siri ike.*+ M ga-emekwa ka gịnwa bụ́ Ezikiel kwuo okwu ebe ha nọ. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.”
21 “N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka ndị Izrel nwee onye siri ike.*+ M ga-emekwa ka gịnwa bụ́ Ezikiel kwuo okwu ebe ha nọ. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.”