Ezikiel 30:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A ga-eji mma agha mee ndị Ijipt ihe. Ndị Etiopia ga-achịrịkwa obi n’aka mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt. A ga-eburu akụ̀ ndị Ijipt, kụtuokwa ntọala ha.+
4 A ga-eji mma agha mee ndị Ijipt ihe. Ndị Etiopia ga-achịrịkwa obi n’aka mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt. A ga-eburu akụ̀ ndị Ijipt, kụtuokwa ntọala ha.+