Ezikiel 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova kwuru, sị: ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada. A ga-anapụ Ijipt ike ya nke na-ebu ya isi.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ndị Ijipt, malite na Migdọl+ ruo na Sayini.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
6 Jehova kwuru, sị: ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada. A ga-anapụ Ijipt ike ya nke na-ebu ya isi.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ndị Ijipt, malite na Migdọl+ ruo na Sayini.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.