Ezikiel 30:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘A ga-eme ka ala ha bụrụ ebe kacha njọ n’ala niile tọgbọ nkịtị. A ga-emekwa ka obodo ndị dị na ya bụrụ ebe kacha njọ n’obodo niile e bibiri ebibi.+
7 ‘A ga-eme ka ala ha bụrụ ebe kacha njọ n’ala niile tọgbọ nkịtị. A ga-emekwa ka obodo ndị dị na ya bụrụ ebe kacha njọ n’obodo niile e bibiri ebibi.+