-
Ezikiel 30:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’ụbọchị ahụ, m ga-ezi ndị ga-eji ụgbọ mmiri gaa mee ka ndị Etiopia, bụ́ ndị tụkwasịrị onwe ha obi, maa jijiji. Obi ga-awụnyekwa ha n’afọ n’ụbọchị a ga-ebibi ndị Ijipt, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-erurịrị.’
-