Ezikiel 30:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-akpọta ya na ndị agha ya, bụ́ ndị obi kacha fee azụ ná mba niile,+ ka ha bịa laa Ijipt n’iyi. Ha ga-amịpụta mma agha ha lụso Ijipt agha. Ndị ha gburu ga-ejukwa ebe niile n’ala Ijipt.+
11 A ga-akpọta ya na ndị agha ya, bụ́ ndị obi kacha fee azụ ná mba niile,+ ka ha bịa laa Ijipt n’iyi. Ha ga-amịpụta mma agha ha lụso Ijipt agha. Ndị ha gburu ga-ejukwa ebe niile n’ala Ijipt.+