Ezikiel 30:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-eme ka iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl taa.+ M ga-eresịkwa ndị ọjọọ ala Ijipt. M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ nkịtị.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’
12 M ga-eme ka iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl taa.+ M ga-eresịkwa ndị ọjọọ ala Ijipt. M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ nkịtị.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’