Ezikiel 30:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ebibikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.*+ A gaghịzi enwe onyeisi bụ́ onye Ijipt. M ga-emekwa ka ụjọ na-atụ ndị Ijipt.+
13 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-ebibikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.*+ A gaghịzi enwe onyeisi bụ́ onye Ijipt. M ga-emekwa ka ụjọ na-atụ ndị Ijipt.+